[{"id":36086716,"name":"Deri","trackName":"Deri","artistName":"Phyno","albumName":"Deal With It","duration":184.0,"instrumental":false,"hasWordSync":false,"plainLyrics":"Nwa negodu ihe Ị bụ na aga\nIfe gị melu m folu ntụtụ na ata\nCholu gị wee bịawa Okokomaiko\nNwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh\nỊ si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya\nM wee welu maka gị wee chabazia anya\nIfe Ị melu m dịka baby ọ na agụ akwa\nỌ ga eticha gị turapu gị na awa awa\n\nKa Deri oh, Deri oh\nDeri nwa mama, Deri oh\nỌ ga eticha gị ka Deri\nDeri oh, Deri oh\nNkechi oh, Nkechi oh\nNkechi oh oh oh, Nkechi oh\nỌ bu gịnị sere m na gị\nNkechi oh, chelu m oh\n\nỊ marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\nNkechi ị marọ ka m si\nỊ ma na ị marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\n\nỊ bulu olu, ị bulu olu\nNkechi m nwete kwa nwa i bulu olu\nỌ ga eme gị oji, ọ ga eli gị olu\nNkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ\nỤmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme\nAbia na enu bed ọ ma eme\nShe say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele\nObele ohele nke gị ekpo\nTicha gị\n\nKa Deri oh, Deri oh\nDeri nwa mama, Deri oh\nỌ ga eticha gị ka Deri\nDeri oh, Deri oh\nNkechi oh, Nkechi oh\nNkechi oh oh oh, Nkechi oh\nỌ bu gịnị selu m na gị\nNkechi oh, chelu m oh\n\nỊ marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\nNkechi ị marọ ka m si\nỊ ma na ị marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\n\nOtu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa\nM' ma ngucha di number men na achọ gị ma taa\nObulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga\nA na ekwu nke ị melu ị me ọzọ\nỌ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị\nỌ ma dikwa mma ma mee nwee gị\nM zobili na nkolo m wee chee gị\nIfe ị melu m nya ka m ga eme gị\nTicha gị\n\nKa Deri oh, Deri oh\nDeri nwa mama, Deri oh\nỌ ga eticha gị ka Deri\nDeri oh, Deri oh\nNkechi oh, Nkechi oh\nNkechi oh oh oh, Nkechi oh\nỌ bu gịnị sere m na gị\nNkechi oh, chelu m oh\n\nỊ marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\nNkechi ị marọ ka m si\nỊ ma na ị marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\nỊ marọ ka m si kwadọ\n\nDeri nwa mama\nGịnị\nNwelu ya tene","syncedLyrics":"[00:20.13] Nwa negodu ihe Ị bụ na aga\n[00:22.56] Ife gị melu m folu ntụtụ na ata\n[00:25.06] Cholu gị wee bịawa Okokomaiko\n[00:27.31] Nwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh\n[00:30.19] Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya\n[00:32.74] M wee welu maka gị wee chabazia anya\n[00:35.22] Ife Ị melu m dịka baby ọ na agụ akwa\n[00:37.87] Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa\n[00:40.22] Ka Deri oh, Deri oh\n[00:42.83] Deri nwa mama, Deri oh\n[00:45.64] Ọ ga eticha gị ka Deri\n[00:47.83] Deri oh, Deri oh\n[00:50.39] Nkechi oh, Nkechi oh\n[00:52.89] Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n[00:55.59] Ọ bu gịnị sere m na gị\n[00:57.86] Nkechi oh, chelu m oh\n[01:00.76] Ị marọ ka m si kwadọ\n[01:02.63] Ị marọ ka m si kwadọ\n[01:04.24] Nkechi ị marọ ka m si\n[01:05.44] Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n[01:07.52] Ị marọ ka m si kwadọ\n[01:09.47] Ị marọ ka m si kwadọ\n[01:10.68] Ị bulu olu, ị bulu olu\n[01:12.80] Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu\n[01:15.24] Ọ ga eme gị oji, ọ ga eli gị olu\n[01:17.80] Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ\n[01:18.97] Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme\n[01:23.56] Abia na enu bed ọ ma eme\n[01:25.47] She say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele\n[01:28.57] Obele ohele nke gị ekpo\n[01:30.13] Ticha gị\n[01:31.90] Ka Deri oh, Deri oh\n[01:33.43] Deri nwa mama, Deri oh\n[01:35.90] Ọ ga eticha gị ka Deri\n[01:38.42] Deri oh, Deri oh\n[01:40.93] Nkechi oh, Nkechi oh\n[01:43.74] Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n[01:45.94] Ọ bu gịnị selu m na gị\n[01:48.51] Nkechi oh, chelu m oh\n[01:51.26] Ị marọ ka m si kwadọ\n[01:53.28] Ị marọ ka m si kwadọ\n[01:54.86] Nkechi ị marọ ka m si\n[01:56.09] Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n[01:58.07] Ị marọ ka m si kwadọ\n[02:00.05] Ị marọ ka m si kwadọ\n[02:01.38] Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa\n[02:04.04] M' ma ngucha di number men na achọ gị ma taa\n[02:06.52] Obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga\n[02:08.93] A na ekwu nke ị melu ị me ọzọ\n[02:10.98] Ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị\n[02:13.87] Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị\n[02:15.74] M zobili na nkolo m wee chee gị\n[02:18.86] Ife ị melu m nya ka m ga eme gị\n[02:20.75] Ticha gị\n[02:21.64] Ka Deri oh, Deri oh\n[02:22.91] Deri nwa mama, Deri oh\n[02:26.76] Ọ ga eticha gị ka Deri\n[02:28.91] Deri oh, Deri oh\n[02:31.47] Nkechi oh, Nkechi oh\n[02:34.03] Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n[02:36.68] Ọ bu gịnị sere m na gị\n[02:39.01] Nkechi oh, chelu m oh\n[02:41.74] Ị marọ ka m si kwadọ\n[02:43.72] Ị marọ ka m si kwadọ\n[02:45.11] Nkechi ị marọ ka m si\n[02:46.46] Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n[02:48.96] Ị marọ ka m si kwadọ\n[02:51.35] Ị marọ ka m si kwadọ\n[02:54.21] Deri nwa mama\n[02:56.77] Gịnị\n[03:00.12] Nwelu ya tene\n[03:01.49] ","lyricsfile":"version: '1.0'\nmetadata:\n  title: Deri\n  artist: Phyno\n  album: Deal With It\n  duration_ms: 184000\n  instrumental: false\nlines:\n- text: Nwa negodu ihe Ị bụ na aga\n  start_ms: 20130\n  end_ms: 22560\n- text: Ife gị melu m folu ntụtụ na ata\n  start_ms: 22560\n  end_ms: 25060\n- text: Cholu gị wee bịawa Okokomaiko\n  start_ms: 25060\n  end_ms: 27310\n- text: Nwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh\n  start_ms: 27310\n  end_ms: 30190\n- text: Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya\n  start_ms: 30190\n  end_ms: 32740\n- text: M wee welu maka gị wee chabazia anya\n  start_ms: 32740\n  end_ms: 35220\n- text: Ife Ị melu m dịka baby ọ na agụ akwa\n  start_ms: 35220\n  end_ms: 37870\n- text: Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa\n  start_ms: 37870\n  end_ms: 40220\n- text: Ka Deri oh, Deri oh\n  start_ms: 40220\n  end_ms: 42830\n- text: Deri nwa mama, Deri oh\n  start_ms: 42830\n  end_ms: 45640\n- text: Ọ ga eticha gị ka Deri\n  start_ms: 45640\n  end_ms: 47830\n- text: Deri oh, Deri oh\n  start_ms: 47830\n  end_ms: 50390\n- text: Nkechi oh, Nkechi oh\n  start_ms: 50390\n  end_ms: 52890\n- text: Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n  start_ms: 52890\n  end_ms: 55590\n- text: Ọ bu gịnị sere m na gị\n  start_ms: 55590\n  end_ms: 57860\n- text: Nkechi oh, chelu m oh\n  start_ms: 57860\n  end_ms: 60760\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 60760\n  end_ms: 62630\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 62630\n  end_ms: 64240\n- text: Nkechi ị marọ ka m si\n  start_ms: 64240\n  end_ms: 65440\n- text: Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 65440\n  end_ms: 67520\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 67520\n  end_ms: 69470\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 69470\n  end_ms: 70680\n- text: Ị bulu olu, ị bulu olu\n  start_ms: 70680\n  end_ms: 72800\n- text: Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu\n  start_ms: 72800\n  end_ms: 75240\n- text: Ọ ga eme gị oji, ọ ga eli gị olu\n  start_ms: 75240\n  end_ms: 77800\n- text: Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ\n  start_ms: 77800\n  end_ms: 78970\n- text: Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme\n  start_ms: 78970\n  end_ms: 83560\n- text: Abia na enu bed ọ ma eme\n  start_ms: 83560\n  end_ms: 85470\n- text: She say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele\n  start_ms: 85470\n  end_ms: 88570\n- text: Obele ohele nke gị ekpo\n  start_ms: 88570\n  end_ms: 90130\n- text: Ticha gị\n  start_ms: 90130\n  end_ms: 91900\n- text: Ka Deri oh, Deri oh\n  start_ms: 91900\n  end_ms: 93430\n- text: Deri nwa mama, Deri oh\n  start_ms: 93430\n  end_ms: 95900\n- text: Ọ ga eticha gị ka Deri\n  start_ms: 95900\n  end_ms: 98420\n- text: Deri oh, Deri oh\n  start_ms: 98420\n  end_ms: 100930\n- text: Nkechi oh, Nkechi oh\n  start_ms: 100930\n  end_ms: 103740\n- text: Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n  start_ms: 103740\n  end_ms: 105940\n- text: Ọ bu gịnị selu m na gị\n  start_ms: 105940\n  end_ms: 108510\n- text: Nkechi oh, chelu m oh\n  start_ms: 108510\n  end_ms: 111260\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 111260\n  end_ms: 113280\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 113280\n  end_ms: 114860\n- text: Nkechi ị marọ ka m si\n  start_ms: 114860\n  end_ms: 116090\n- text: Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 116090\n  end_ms: 118070\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 118070\n  end_ms: 120050\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 120050\n  end_ms: 121380\n- text: Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa\n  start_ms: 121380\n  end_ms: 124040\n- text: M' ma ngucha di number men na achọ gị ma taa\n  start_ms: 124040\n  end_ms: 126520\n- text: Obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga\n  start_ms: 126520\n  end_ms: 128930\n- text: A na ekwu nke ị melu ị me ọzọ\n  start_ms: 128930\n  end_ms: 130980\n- text: Ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị\n  start_ms: 130980\n  end_ms: 133870\n- text: Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị\n  start_ms: 133870\n  end_ms: 135740\n- text: M zobili na nkolo m wee chee gị\n  start_ms: 135740\n  end_ms: 138860\n- text: Ife ị melu m nya ka m ga eme gị\n  start_ms: 138860\n  end_ms: 140750\n- text: Ticha gị\n  start_ms: 140750\n  end_ms: 141640\n- text: Ka Deri oh, Deri oh\n  start_ms: 141640\n  end_ms: 142910\n- text: Deri nwa mama, Deri oh\n  start_ms: 142910\n  end_ms: 146760\n- text: Ọ ga eticha gị ka Deri\n  start_ms: 146760\n  end_ms: 148910\n- text: Deri oh, Deri oh\n  start_ms: 148910\n  end_ms: 151470\n- text: Nkechi oh, Nkechi oh\n  start_ms: 151470\n  end_ms: 154030\n- text: Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n  start_ms: 154030\n  end_ms: 156680\n- text: Ọ bu gịnị sere m na gị\n  start_ms: 156680\n  end_ms: 159010\n- text: Nkechi oh, chelu m oh\n  start_ms: 159010\n  end_ms: 161740\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 161740\n  end_ms: 163720\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 163720\n  end_ms: 165110\n- text: Nkechi ị marọ ka m si\n  start_ms: 165110\n  end_ms: 166460\n- text: Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 166460\n  end_ms: 168960\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 168960\n  end_ms: 171350\n- text: Ị marọ ka m si kwadọ\n  start_ms: 171350\n  end_ms: 174210\n- text: Deri nwa mama\n  start_ms: 174210\n  end_ms: 176770\n- text: Gịnị\n  start_ms: 176770\n  end_ms: 180120\n- text: Nwelu ya tene\n  start_ms: 180120\n  end_ms: 181490\n- text: ''\n  start_ms: 181490\nplain: |-\n  Nwa negodu ihe Ị bụ na aga\n  Ife gị melu m folu ntụtụ na ata\n  Cholu gị wee bịawa Okokomaiko\n  Nwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh\n  Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya\n  M wee welu maka gị wee chabazia anya\n  Ife Ị melu m dịka baby ọ na agụ akwa\n  Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa\n\n  Ka Deri oh, Deri oh\n  Deri nwa mama, Deri oh\n  Ọ ga eticha gị ka Deri\n  Deri oh, Deri oh\n  Nkechi oh, Nkechi oh\n  Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n  Ọ bu gịnị sere m na gị\n  Nkechi oh, chelu m oh\n\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Nkechi ị marọ ka m si\n  Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n\n  Ị bulu olu, ị bulu olu\n  Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu\n  Ọ ga eme gị oji, ọ ga eli gị olu\n  Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ\n  Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme\n  Abia na enu bed ọ ma eme\n  She say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele\n  Obele ohele nke gị ekpo\n  Ticha gị\n\n  Ka Deri oh, Deri oh\n  Deri nwa mama, Deri oh\n  Ọ ga eticha gị ka Deri\n  Deri oh, Deri oh\n  Nkechi oh, Nkechi oh\n  Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n  Ọ bu gịnị selu m na gị\n  Nkechi oh, chelu m oh\n\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Nkechi ị marọ ka m si\n  Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n\n  Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa\n  M' ma ngucha di number men na achọ gị ma taa\n  Obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga\n  A na ekwu nke ị melu ị me ọzọ\n  Ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị\n  Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị\n  M zobili na nkolo m wee chee gị\n  Ife ị melu m nya ka m ga eme gị\n  Ticha gị\n\n  Ka Deri oh, Deri oh\n  Deri nwa mama, Deri oh\n  Ọ ga eticha gị ka Deri\n  Deri oh, Deri oh\n  Nkechi oh, Nkechi oh\n  Nkechi oh oh oh, Nkechi oh\n  Ọ bu gịnị sere m na gị\n  Nkechi oh, chelu m oh\n\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Nkechi ị marọ ka m si\n  Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n  Ị marọ ka m si kwadọ\n\n  Deri nwa mama\n  Gịnị\n  Nwelu ya tene\n"}]